Diuterọnọmi 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+
9 ị ga-agakwuru ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị Livaị, nakwa onyeikpe+ nke ga na-ekpe ikpe n’oge ahụ, ị ga-ajụkwa ase, ha ga-agwakwa gị ihe ha kpebiri.+