Ezikiel 45:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ụbọchị ahụ, onyeisi ga-eweta nwa oké ehi ọ ga-eji chụọ àjà mmehie maka onwe ya na ndị ala a niile.+
22 N’ụbọchị ahụ, onyeisi ga-eweta nwa oké ehi ọ ga-eji chụọ àjà mmehie maka onwe ya na ndị ala a niile.+