9 Ihe ndị dịkwa mkpa, ụmụ oké ehi+ na ebule+ na ụmụ atụrụ+ maka àjà nsure ọkụ a ga-achụrụ Chineke nke eluigwe, ọka wit,+ nnu,+ mmanya+ na mmanụ,+ dị nnọọ ka ndị nchụàjà nọ na Jeruselem si kwuo, ka a na-enye ha ihe ndị a kwa ụbọchị n’akwụsịghị akwụsị;