Abụ Ọma 81:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+ Aịzaya 66:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru.
3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+
23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru.