Aịzaya 66:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru. Luk 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ìgwè mmadụ niile nọkwa na-ekpe ekpere n’èzí n’oge awa e ji esure ihe na-esi ísì ụtọ n’ọkụ.+
23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru.