Ezikiel 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee kpọta m n’ebe ahụ, ma, lee! otu nwoke nọ n’ebe ahụ. O yiri ọla kọpa,+ o jikwa ụdọ ogho n’aka ya, tinyere okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe+ ma guzoro n’ọnụ ụzọ ámá. Mkpughe 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ahụ nke na-agwa m okwu ji okporo ahịhịa amị ọlaedo+ dị ka ihe e ji atụ̀ ihe, ka o wee tụọ obodo ahụ na ọnụ ụzọ ámá ya na mgbidi ya.+
3 O wee kpọta m n’ebe ahụ, ma, lee! otu nwoke nọ n’ebe ahụ. O yiri ọla kọpa,+ o jikwa ụdọ ogho n’aka ya, tinyere okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe+ ma guzoro n’ọnụ ụzọ ámá.
15 Onye ahụ nke na-agwa m okwu ji okporo ahịhịa amị ọlaedo+ dị ka ihe e ji atụ̀ ihe, ka o wee tụọ obodo ahụ na ọnụ ụzọ ámá ya na mgbidi ya.+