Ezikiel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee hụ, ma, lee! e nwere aka a gbatịịrị m,+ lee! aka ahụ ji akwụkwọ a pịakọtara apịakọta.+ Daniel 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’otu mgbe ahụ, mkpịsị aka mmadụ pụtara wee na-ede ihe n’ahụ́ ájá nke obí eze+ n’ihu ihe ndọba oriọna, eze nọkwa na-ahụ azụ aka ahụ na-ede ihe.
5 N’otu mgbe ahụ, mkpịsị aka mmadụ pụtara wee na-ede ihe n’ahụ́ ájá nke obí eze+ n’ihu ihe ndọba oriọna, eze nọkwa na-ahụ azụ aka ahụ na-ede ihe.