11 Mmụọ+ wee buru m+ buga n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ụlọ Jehova,+ nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ, ma, lee! n’ọnụ ụzọ ámá ahụ, e nwere ndị ikom iri abụọ na ise.+ M wee hụ Jeazanaya nwa Azọ na Pelataya nwa Benaya, bụ́ ndị isi ndị Izrel, n’etiti ha.+