Jenesis 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche.
24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche.