Ezikiel 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anya m agaghị emere gị ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko, n’ihi na m ga-emeso gị dị ka ụzọ gị niile si dị, ihe arụ gị ga-adị n’etiti gị;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+ Ezikiel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mụ onwe m ga-ejikwa ọnụma mee ihe.+ Anya m agaghị eme ebere, agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ Ha ga-eji oké olu kpọkuo m, ma agaghị m anụ olu ha.”+
4 Anya m agaghị emere gị ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko, n’ihi na m ga-emeso gị dị ka ụzọ gị niile si dị, ihe arụ gị ga-adị n’etiti gị;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
18 Mụ onwe m ga-ejikwa ọnụma mee ihe.+ Anya m agaghị eme ebere, agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ Ha ga-eji oké olu kpọkuo m, ma agaghị m anụ olu ha.”+