Ezikiel 36:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+
26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+