Jeremaya 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu egela ndị amụma ntị, bụ́ ndị na-asị unu, ‘Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi,’+ n’ihi na ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+
14 Unu egela ndị amụma ntị, bụ́ ndị na-asị unu, ‘Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi,’+ n’ihi na ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+