Ọpụpụ 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ebube Jehova+ wee dịgide n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii wee kpuchie ya ruo ụbọchị isii. N’ikpeazụ, n’ụbọchị nke asaa, o si n’ígwé ojii kpọọ Mozis.+ Ezikiel 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma, lee! ebube Chineke Izrel dị ebe ahụ,+ nke yiri ihe ahụ m hụrụ na ndagwurugwu.*
16 Ebube Jehova+ wee dịgide n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii wee kpuchie ya ruo ụbọchị isii. N’ikpeazụ, n’ụbọchị nke asaa, o si n’ígwé ojii kpọọ Mozis.+