Emọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+
19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+