Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+ Abụ Ọma 106:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+
2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+
38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+