2 Ndị Eze 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ndị dike niile, ndị dị puku asaa, na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike, ndị dị otu puku, ndị dike niile na-ebu agha, ka eze Babịlọn kpụụrụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+ Jeremaya 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-enyefe gị n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi gị+ nakwa n’aka ndị ị na-atụ egwu nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn nakwa n’aka ndị Kaldia.+
16 Ma ndị dike niile, ndị dị puku asaa, na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike, ndị dị otu puku, ndị dike niile na-ebu agha, ka eze Babịlọn kpụụrụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+
25 M ga-enyefe gị n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi gị+ nakwa n’aka ndị ị na-atụ egwu nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn nakwa n’aka ndị Kaldia.+