Abụ Ọma 103:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+ Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+
12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+