2 Ndị Eze 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Jehoyakin eze Juda nyefere onwe ya n’aka eze Babịlọn,+ ya na nne ya+ na ndị na-ejere ya ozi na ndị o mere ndị isi na ndị na-eje ozi n’obí ya; eze Babịlọn wee kpụrụ ya laa n’afọ nke asatọ+ nke ọchịchị ya. Jeremaya 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-enyefe gị n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi gị+ nakwa n’aka ndị ị na-atụ egwu nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn nakwa n’aka ndị Kaldia.+
12 E mesịa, Jehoyakin eze Juda nyefere onwe ya n’aka eze Babịlọn,+ ya na nne ya+ na ndị na-ejere ya ozi na ndị o mere ndị isi na ndị na-eje ozi n’obí ya; eze Babịlọn wee kpụrụ ya laa n’afọ nke asatọ+ nke ọchịchị ya.
25 M ga-enyefe gị n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi gị+ nakwa n’aka ndị ị na-atụ egwu nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn nakwa n’aka ndị Kaldia.+