Aịzaya 53:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-epulite dị ka ome+ n’ihu ya, ọ ga-adịkwa ka mgbọrọgwụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị. Ọ dịghị ka onye ukwu, ọ dịghịkwa ebube;+ mgbe anyị ga-ahụ ya, ọ gaghị adị otú ga-eme ka anyị chọsie ya ike.+
2 Ọ ga-epulite dị ka ome+ n’ihu ya, ọ ga-adịkwa ka mgbọrọgwụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị. Ọ dịghị ka onye ukwu, ọ dịghịkwa ebube;+ mgbe anyị ga-ahụ ya, ọ gaghị adị otú ga-eme ka anyị chọsie ya ike.+