Diuterọnọmi 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a, onye ọ bụla nke na-ekpe ikpe na-ezighị ezi, bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
16 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a, onye ọ bụla nke na-ekpe ikpe na-ezighị ezi, bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+