17 O wee ruo na mgbe Fero hapụrụ ụmụ Izrel, Chineke edughị ha gaa n’ụzọ ala ndị Filistia, ọ bụ ezie na ọ dị nso, n’ihi na Chineke sịrị: “Ndị a nwere ike inwe mwute mgbe ha hụrụ agha wee laghachi n’Ijipt.”+
22 E mesịa, Mozis mere ka Izrel si n’Oké Osimiri Uhie pụọ, ha wee banye n’ala ịkpa Shọọ+ ma gaa ije n’ala ịkpa ahụ ruo ụbọchị atọ, ma ha ahụghị mmiri.+