51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+
18 N’ihi na unu maara na ọ bụghị ihe ndị pụrụ ire ure,+ ọlaọcha ma ọ bụ ọlaedo, ka e ji napụta+ unu n’ụdị omume unu nke na-adịghị amị mkpụrụ, nke unu natara site n’ọdịnala nke si n’aka nna nna unu hà.