Daniel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma a napụrụ anụ ọhịa ndị nke ọzọ+ ọchịchị ha, a gbatịkwuru ndụ ha ruo otu oge nakwa mgbe a kara aka.+ Mkpughe 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.
12 Ma a napụrụ anụ ọhịa ndị nke ọzọ+ ọchịchị ha, a gbatịkwuru ndụ ha ruo otu oge nakwa mgbe a kara aka.+
12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.