Daniel 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gị onwe gị, eze, nyere iwu na onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi, obere ọjà, ụbọ zita, une, ụbọ akwara, nnukwu ọjà, na ụdị ngwá egwú dị iche iche,+ ga-ada n’ala kpọọrọ ihe oyiyi ọlaedo ahụ isiala;
10 Gị onwe gị, eze, nyere iwu na onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi, obere ọjà, ụbọ zita, une, ụbọ akwara, nnukwu ọjà, na ụdị ngwá egwú dị iche iche,+ ga-ada n’ala kpọọrọ ihe oyiyi ọlaedo ahụ isiala;