Matiu 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma a gụwo ntutu niile dị n’isi unu ọnụ.+ Luk 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma otu mkpụrụ ntutu isi+ unu agaghịkwa ala n’iyi ma ọlị. Ọrụ Ndịozi 27:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya mere, ana m agba unu ume ka unu ritụ ihe oriri, n’ihi na nke a bụ maka nzọpụta unu; n’ihi na ọ dịghị otu ntutu+ isi nke otu onye n’ime unu ga-ala n’iyi.”
34 Ya mere, ana m agba unu ume ka unu ritụ ihe oriri, n’ihi na nke a bụ maka nzọpụta unu; n’ihi na ọ dịghị otu ntutu+ isi nke otu onye n’ime unu ga-ala n’iyi.”