Jenesis 41:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Fero wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “È nwere ike ịchọta nwoke ọzọ nke dị ka onye a mmụọ Chineke dị n’ime ya?”+ Daniel 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Daniel a nọ na-emezi emezi+ karịa ndị isi ahụ na ndị setrap ahụ, ebe ọ bụ na mmụọ pụrụ iche dị n’ime ya;+ eze na-ezubekwa ibuli ya elu ka ọ na-elekọta alaeze ahụ dum.
38 Fero wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “È nwere ike ịchọta nwoke ọzọ nke dị ka onye a mmụọ Chineke dị n’ime ya?”+
3 Daniel a nọ na-emezi emezi+ karịa ndị isi ahụ na ndị setrap ahụ, ebe ọ bụ na mmụọ pụrụ iche dị n’ime ya;+ eze na-ezubekwa ibuli ya elu ka ọ na-elekọta alaeze ahụ dum.