Daniel 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Ebe ọ bụ na ha kwuru ka a hapụ úkwù osisi ahụ,+ ị ga-enwetaghachi alaeze gị mgbe ị matara na Chineke nke nọ n’eluigwe na-achị achị.+
26 “‘Ebe ọ bụ na ha kwuru ka a hapụ úkwù osisi ahụ,+ ị ga-enwetaghachi alaeze gị mgbe ị matara na Chineke nke nọ n’eluigwe na-achị achị.+