Matiu 13:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 nke bụ́, n’eziokwu, mkpụrụ osisi kasị nta, ma mgbe o toro, ọ na-abụ mkpụrụ akụ́kụ́ kasị ibu ma ghọọ osisi, nke mere na anụ ufe nke eluigwe+ na-abịa wee nweta ebe obibi n’alaka ya.”+
32 nke bụ́, n’eziokwu, mkpụrụ osisi kasị nta, ma mgbe o toro, ọ na-abụ mkpụrụ akụ́kụ́ kasị ibu ma ghọọ osisi, nke mere na anụ ufe nke eluigwe+ na-abịa wee nweta ebe obibi n’alaka ya.”+