Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+ Aịzaya 42:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe ezi Chineke, bụ́ Jehova, kwuru, bụ́ Onye kere eluigwe,+ Onye Ukwu nke setịrị ya;+ Onye gbasara ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya,+ Onye na-enye ndị bi n’ime ya+ ume ha na-eku,+ na-enyekwa ndị na-ejegharị n’ime ya mmụọ:+ Ọrụ Ndịozi 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+
5 Nke a bụ ihe ezi Chineke, bụ́ Jehova, kwuru, bụ́ Onye kere eluigwe,+ Onye Ukwu nke setịrị ya;+ Onye gbasara ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya,+ Onye na-enye ndị bi n’ime ya+ ume ha na-eku,+ na-enyekwa ndị na-ejegharị n’ime ya mmụọ:+
25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.