Jenesis 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Alaeze ya malitere na Bebel+ na Irek+ na Akad na Kalne, ndị dị n’ala Shaịna.+ Jenesis 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo ka ha nọ na-aga n’ebe ọwụwa anyanwụ na ha mesịrị hụ otu ndagwurugwu* n’ala Shaịna,+ ha wee biri n’ebe ahụ.
2 O wee ruo ka ha nọ na-aga n’ebe ọwụwa anyanwụ na ha mesịrị hụ otu ndagwurugwu* n’ala Shaịna,+ ha wee biri n’ebe ahụ.