Daniel 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma mụ onwe m, Daniel, ike gwụrụ m, arịakwara m ọrịa ruo ụbọchị ụfọdụ.+ M wee bilie rụwa ọrụ eze;+ ma enweghị m ọnụ okwu n’ihi ihe m hụrụ, ọ dịghịkwa onye na-aghọta ya.+
27 Ma mụ onwe m, Daniel, ike gwụrụ m, arịakwara m ọrịa ruo ụbọchị ụfọdụ.+ M wee bilie rụwa ọrụ eze;+ ma enweghị m ọnụ okwu n’ihi ihe m hụrụ, ọ dịghịkwa onye na-aghọta ya.+