Jeremaya 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M gwara gị okwu n’oge ị na-enweghị ihe na-echegbu gị.+ Ị sịrị, ‘Agaghị m erube isi.’+ Nke a bụ otú ị na-eme kemgbe ị bụ nwata, n’ihi na i rubeghị isi n’ihe m kwuru.+
21 M gwara gị okwu n’oge ị na-enweghị ihe na-echegbu gị.+ Ị sịrị, ‘Agaghị m erube isi.’+ Nke a bụ otú ị na-eme kemgbe ị bụ nwata, n’ihi na i rubeghị isi n’ihe m kwuru.+