Jenesis 41:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Josef wee zaa Fero, sị: “Ọ bụghị m ka ọ dị n’aka! Chineke ga-agwa Fero ihe ga-abụ maka ọdịmma ya.”+
16 Josef wee zaa Fero, sị: “Ọ bụghị m ka ọ dị n’aka! Chineke ga-agwa Fero ihe ga-abụ maka ọdịmma ya.”+