Mak 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Otú ọ dị, mgbe unu hụrụ ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ, ya jiri nghọta mee ihe).+ Mgbe ahụ, ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+
14 “Otú ọ dị, mgbe unu hụrụ ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ, ya jiri nghọta mee ihe).+ Mgbe ahụ, ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+