Mkpughe 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Isi ya na ntutu isi ya na-achakwa ọcha+ dị ka owu ọcha, dị ka snoo, anya ya dịkwa ka ọkụ na-enwu enwu;+ Mkpughe 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Ọkpara+ Chineke kwuru, bụ́ onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa ọma,+
14 Isi ya na ntutu isi ya na-achakwa ọcha+ dị ka owu ọcha, dị ka snoo, anya ya dịkwa ka ọkụ na-enwu enwu;+
18 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Ọkpara+ Chineke kwuru, bụ́ onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa ọma,+