Jọn 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chetanụ okwu m gwara unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha akpagbuwo m, ha ga-akpagbukwa unu;+ ọ bụrụ na ha edebewo okwu m, ha ga-edebekwa nke unu. Daniel 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-eburu ọtụtụ ngwongwo laghachi n’ala ya, obi ya ga-adị n’imegide ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ.+ Ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè+ ma laghachi n’ala ya.
20 Chetanụ okwu m gwara unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha akpagbuwo m, ha ga-akpagbukwa unu;+ ọ bụrụ na ha edebewo okwu m, ha ga-edebekwa nke unu.
28 “Ọ ga-eburu ọtụtụ ngwongwo laghachi n’ala ya, obi ya ga-adị n’imegide ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ.+ Ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè+ ma laghachi n’ala ya.