Jeremaya 48:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 “‘Moab, ahụhụ ga-adịrị gị!+ Ndị Kimọsh+ alawo n’iyi. N’ihi na a kpụrụwo ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom dị ka ndị a dọtara n’agha.
46 “‘Moab, ahụhụ ga-adịrị gị!+ Ndị Kimọsh+ alawo n’iyi. N’ihi na a kpụrụwo ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom dị ka ndị a dọtara n’agha.