Ọrụ Ndịozi 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe Pita hụrụ nke a, ọ gwara ndị ahụ, sị: “Ndị ikom Izrel, gịnị mere ihe a ji na-eju unu anya, ma ọ bụ gịnị mere unu ji na-elegide anyị anya ka à ga-asị na ọ bụ ike anyị ma ọ bụ nsọpụrụ Chineke anyị ka anyị ji mee ka o jee ije?+
12 Mgbe Pita hụrụ nke a, ọ gwara ndị ahụ, sị: “Ndị ikom Izrel, gịnị mere ihe a ji na-eju unu anya, ma ọ bụ gịnị mere unu ji na-elegide anyị anya ka à ga-asị na ọ bụ ike anyị ma ọ bụ nsọpụrụ Chineke anyị ka anyị ji mee ka o jee ije?+