Jeremaya 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gịnị mere i ji eti mkpu n’ihi ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji?+ Ihe mgbu gị enweghị ngwọta n’ihi ọtụtụ njehie gị; mmehie gị adịwo ukwuu.+ Emewo m gị ihe ndị a.
15 Gịnị mere i ji eti mkpu n’ihi ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji?+ Ihe mgbu gị enweghị ngwọta n’ihi ọtụtụ njehie gị; mmehie gị adịwo ukwuu.+ Emewo m gị ihe ndị a.