Abụ Ọma 36:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Okwu ọnụ ya bụ ihe ọjọọ na aghụghọ;+O nwekwaghị nghọta ime ihe ọma.+ Abụ Ọma 50:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee, gị onwe gị kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị,+Ị na-elegharakwa okwu m anya.+