2 Ndị Eze 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Shalọm nwa Jebesh ghọrọ eze n’afọ nke iri atọ na itoolu nke ọchịchị Ọzaya+ eze Juda, o wee na-achị na Sameria ruo otu ọnwa zuru ezu.+ 2 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị Juda niile+ wee kpọrọ Ọzaya,+ bụ́ onye dị afọ iri na isii, mee+ ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+
13 Ma Shalọm nwa Jebesh ghọrọ eze n’afọ nke iri atọ na itoolu nke ọchịchị Ọzaya+ eze Juda, o wee na-achị na Sameria ruo otu ọnwa zuru ezu.+
26 Ndị Juda niile+ wee kpọrọ Ọzaya,+ bụ́ onye dị afọ iri na isii, mee+ ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+