Ezikiel 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “O wee na-agba akwụna n’ezoghị ya ezo, na-agbakwa onwe ya ọtọ.+ Mkpụrụ obi m wee jiri iwe hapụ ya, dị nnọọ ka mkpụrụ obi m ji iwe hapụ nwanne ya nwaanyị.+
18 “O wee na-agba akwụna n’ezoghị ya ezo, na-agbakwa onwe ya ọtọ.+ Mkpụrụ obi m wee jiri iwe hapụ ya, dị nnọọ ka mkpụrụ obi m ji iwe hapụ nwanne ya nwaanyị.+