Jeremaya 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova gwara ndị Juda na Jeruselem: “Kọọnụ ala ubi unu, kwụsịkwanụ ịgha mkpụrụ n’etiti ogwu.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova gwara ndị Juda na Jeruselem: “Kọọnụ ala ubi unu, kwụsịkwanụ ịgha mkpụrụ n’etiti ogwu.+