2 Ndị Eze 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee ruo n’afọ nke anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke asaa nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel, na Shalmaniza+ eze Asiria bịara ibuso Sameria agha, malite ịnọchibido ya.+ 2 Ndị Eze 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebee ka eze Hemat+ na eze Apad+ na eze obodo ndị dị na Sefaveyim na eze Hina na eze Iva nọ?’”+
9 O wee ruo n’afọ nke anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke asaa nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel, na Shalmaniza+ eze Asiria bịara ibuso Sameria agha, malite ịnọchibido ya.+