Ọpụpụ 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gwa Fero, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Izrel bụ nwa m nwoke, ọkpara m.+ Matiu 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 o wee nọrọ n’ebe ahụ ruo mgbe Herọd nwụrụ, ka e wee mezuo+ ihe Jehova si n’ọnụ onye amụma ya kwuo, sị: “N’Ijipt+ ka m si kpọpụta nwa m.”
15 o wee nọrọ n’ebe ahụ ruo mgbe Herọd nwụrụ, ka e wee mezuo+ ihe Jehova si n’ọnụ onye amụma ya kwuo, sị: “N’Ijipt+ ka m si kpọpụta nwa m.”