Hosia 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na m ga-adị ka nwa ọdụm nye Ifrem,+ m ga-adịkwa ka nwa ọdụm tojuru etoju nye ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-adọgbu ha, m ga-agakwa buru ha, ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ha.+
14 N’ihi na m ga-adị ka nwa ọdụm nye Ifrem,+ m ga-adịkwa ka nwa ọdụm tojuru etoju nye ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-adọgbu ha, m ga-agakwa buru ha, ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ha.+