1 Samuel 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anyị onwe anyị ga-adịkwa ka mba niile ọzọ,+ eze anyị ga na-ekpekwa anyị ikpe, na-agakwa n’ihu anyị ma na-eburu anyị agha.” 2 Ndị Eze 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, eze Asiria chọpụtara izu ọjọọ Hoshia gbara,+ n’ihi na o zigaara Soo bụ́ eze Ijipt+ ndị ozi, o wetaghịkwara eze Asiria ụtụ dị ka ọ na-eme n’afọ ndị gara aga. N’ihi ya, eze Asiria kpọchiri ya ma kee ya agbụ n’ụlọ mkpọrọ.+
20 Anyị onwe anyị ga-adịkwa ka mba niile ọzọ,+ eze anyị ga na-ekpekwa anyị ikpe, na-agakwa n’ihu anyị ma na-eburu anyị agha.”
4 Otú ọ dị, eze Asiria chọpụtara izu ọjọọ Hoshia gbara,+ n’ihi na o zigaara Soo bụ́ eze Ijipt+ ndị ozi, o wetaghịkwara eze Asiria ụtụ dị ka ọ na-eme n’afọ ndị gara aga. N’ihi ya, eze Asiria kpọchiri ya ma kee ya agbụ n’ụlọ mkpọrọ.+