1 Samuel 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ọ bụrụ na unu ejiri ikwesi olu ike mee ihe ọjọọ, a ga-ekpochapụ unu,+ ma unu ma eze unu.”+ Jeremaya 52:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee wee kpụta ya Babịlọn+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ.
11 Ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee wee kpụta ya Babịlọn+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ.