Diuterọnọmi 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ́ bụghị n’ebe m nọ ka a kwakọbara ya,Kaakwa ya akara n’ụlọ nkwakọba ihe m?+ Job 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E kechiwo nnupụisi m n’akpa,+I jikwa mgbá nyagide mmehie m.