Mkpughe 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Oké osimiri hapụkwara ndị nwụrụ anwụ nọ n’ime ya, ọnwụ na Hedis hapụkwara ndị nwụrụ anwụ+ nọ n’ime ha, e kpekwara ha ikpe n’otu n’otu dị ka omume ha si dị.+
13 Oké osimiri hapụkwara ndị nwụrụ anwụ nọ n’ime ya, ọnwụ na Hedis hapụkwara ndị nwụrụ anwụ+ nọ n’ime ha, e kpekwara ha ikpe n’otu n’otu dị ka omume ha si dị.+